Owohunwa gokwara na o nweghị ndị uweojii ọbụla tinyere aka n'ọgbaghara dịka ndị mmadụ si ebo ha ebubo na soshal midia. Na mpaghara Ago dị n'Okota, ebe ndị bi ebe ahụ gbochiri ndị agboro bịara ikụsa ...
Stella Oduah, bụbu Mịnịsta na-ahụ maka njem ụgbọelu na Naịjirịa, bịara n'ụlọikpe ukwu dị n'Abuja taa bụ Fraịde, Julaị 21 2023, ịzara ọnụ ya maka ebubo nrụrụaka nke ngalaba EFCC na-ebo ya. EFCC boro ...